Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Joshua 7:14 Bible Nso (IGBOB)

Agēme kwa ka unu biarue nso n'ututu n'ebo nile unu: o gēru kwa, na ebo ahu nke Jehova gānwude gābiaru nso n'ab͕uru nile ya; ab͕uru ahu nke Jehova gānwude gābiaru kwa nso n'ulo-ya nile; ulo ahu nke Jehova gānwude gābiaru kwa nso na ndikom-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 7

Echiche Joshua 7:14 na onodu