Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Joshua 6:23 Bible Nso (IGBOB)

Umu-okorọbia ahu, bú ndi-nledo, we ba nime, me ka Rehab, na nna-ya, na nne-ya, na umu-nne-ya, na ihe nile ọ nwere, puta, ab͕uru-ya nile ka ha me-kwa-ra ka ha puta; ha we me ka ha nọdu n'azu ọmuma-ulo-ikwū Israel.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 6

Echiche Joshua 6:23 na onodu