Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Joshua 6:20 Bible Nso (IGBOB)

Ndi Israel we tie nkpu, ndi-nchu-àjà we fùa opì-ike asa ahu: o rue, mb͕e ndi Israel nuru olu opì-ike, na ndi Israel tiri oké nkpu, mb͕idi ahu we da n'okpuru ya, ndi Israel we rigo n'obodo ahu, nwoke ọ bula na ncherita-iru ya, ha we were obodo ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 6

Echiche Joshua 6:20 na onodu