Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Joshua 6:17 Bible Nso (IGBOB)

Obodo ahu gābu ihe ewezugara nye Jehova, ya onwe-ya, na ihe nile di nime ya: nání Rehab, bú nwayi nākwa iko, gādi ndu, ya onwe-ya na ndi nile ya na ha nọ n'ulo, n'ihi na o zobere ndi-ozi ndi ayi zigara.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 6

Echiche Joshua 6:17 na onodu