Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Joshua 5:15 Bible Nso (IGBOB)

Onye-isi usu-ndi-agha Jehova we si Joshua, Yipu akpukpọ-ukwu-gi n'ukwu-gi; n'ihi na ebe nke gi onwe-gi nēguzo n'elu ya, nsọ ka ọ di. Joshua we me otú a.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 5

Echiche Joshua 5:15 na onodu