Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Joshua 5:1 Bible Nso (IGBOB)

O rue, mb͕e eze nile nke ndi-Amorait, ndi bi n'ofè Jọdan n'akuku ọdida-anyanwu, na eze nile nke ndi Kenean, ndi bi n'akuku oké osimiri, nuru na Jehova mereri ka miri Jọdan takọrọ n'iru umu Israel, rue mb͕e ayi gabigasiri, na obi lọrọ ha miri, mọ adighi kwa nime ha ọzọ, n'ihi umu Israel.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 5

Echiche Joshua 5:1 na onodu