Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Joshua 3:1 Bible Nso (IGBOB)

Joshua we bilie n'isi-ututu, ha we si na Shitim bilie ije, we biarue Jọdan, ya onwe-ya na umu Israel nile; ha we nọ ọnọdu-abali n'ebe ahu tutu ha agabiga.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 3

Echiche Joshua 3:1 na onodu