Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Joshua 23:13 Bible Nso (IGBOB)

maranu nke-ọma na Jehova, bú Chineke-unu, agaghi-anapu kwa mba ndia ala-ha ọzọ n'iru unu, kama ha gāburu unu ib͕udu na ọnyà, na utari n'akuku-aru-unu, na ogwu n'anya-unu, rue mb͕e unu gālapu n'iyì n'ezi ala nka, nke Jehova, bú Chineke-unu, nyeworo unu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 23

Echiche Joshua 23:13 na onodu