Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Joshua 22:4 Bible Nso (IGBOB)

Ma ub͕u a Jehova, bú Chineke-unu, emewo ka umu-nne-unu zuru ike, dika Ọ gwara ha okwu: ub͕u a kwa chigharianu, jerue ulo-ikwū-unu n'onwe-unu, rue ala ihe-onwunwe-unu, nke Moses, bú orù Jehova, nyere unu n'ofè Jọdan.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 22

Echiche Joshua 22:4 na onodu