Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Joshua 22:23 Bible Nso (IGBOB)

ka ayi wuworo onwe-ayi ebe-ichu-àjà isi n'iso Jehova chigharia; ọ buru kwa na ọ bu isure àjà-nsure-ọku ma-ọbu onyinye-inata-iru-ọma n'elu ya, ọ buru kwa na ọ bu ichu ihe àjà nke àjà-udo n'elu ya, ka Jehova Onwe-ya jua ase ya;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 22

Echiche Joshua 22:23 na onodu