Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Joshua 20:6 Bible Nso (IGBOB)

O gēbi kwa n'obodo ahu, rue mb͕e o gēguzo n'iru nzukọ Israel ka ekpe ya ikpe, rue ọnwu onye-isi-nchu-àjà nke gānọ na mb͕e ahu: mb͕e ahu ob͕u-madu ahu gālaghachi, ba n'obodo-ya, ba kwa n'ulo-ya, rue obodo ahu nke o si n'ebe ahu b͕alaga.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 20

Echiche Joshua 20:6 na onodu