Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Joshua 20:5 Bible Nso (IGBOB)

Ma mb͕e onye-ọ́bọ̀ ọbara gāchu ya n'azu, ha agaghi ekwe ka ob͕u-madu ahu ba n'aka-ya; n'ihi na ọ bu n'amaghi-ama ka o tib͕uru madu-ibe-ya, ma ọ kpọghi ya asì na mb͕e gara aga.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 20

Echiche Joshua 20:5 na onodu