Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Joshua 2:19 Bible Nso (IGBOB)

Ọ gēru kwa, na onye ọ bula nke gēsi n'ọnu-uzọ ulo-gi pua n'èzi, ọbara-ya gādikwasi n'isi-ya, ayi onwe-ayi gābu kwa ndi ikpe nāmagh: ma onye ọ bula gi na ya gānọ n'ulo, ọbara-ya gādikwasi n'isi-ayi, ma ọ buru na aka ọ bula adikwasi ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 2

Echiche Joshua 2:19 na onodu