Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Joshua 2:16 Bible Nso (IGBOB)

O we si ha, Jenu n'ugwu, ka ndi nāchu unu we ghara izute unu; zo-kwa-nu onwe-unu n'ebe ahu ubọchi atọ, rue mb͕e ndi nāchu unu gālaghachi: emesi kwa unu gēje ije-unu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 2

Echiche Joshua 2:16 na onodu