Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Joshua 2:14 Bible Nso (IGBOB)

Ndikom ahu we si ya, Ndu-ayi lara ndu-unu ka ayi we nwua, ma ọ buru na unu egosighi okwu-ayi nka; ọ gēru kwa, mb͕e Jehova gēnye ayi ala nka, na ayi gēmere gi ebere na ezi-okwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 2

Echiche Joshua 2:14 na onodu