Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Joshua 2:1 Bible Nso (IGBOB)

Joshua nwa Nun we si na Shitim zipu ndikom abua na nzuzo, bú ndi-nledo, si, Jenu, le ala ahu, na Jeriko. Ha we je, ba n'ulo otù nwayi nākwa iko, aha-ya bu Rehab, ha we dina n'ebe ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 2

Echiche Joshua 2:1 na onodu