Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Joshua 19:34 Bible Nso (IGBOB)

ókè-ala ahu we chigharia n'akuku Ọdida-anyanwu rue Aznot-teboa, si n'ebe ahu pua rue Hukok; ọ metu Zebulun na Ndida, metu kwa Asha n'Ọdida-anyanwu, metu kwa Juda n'akuku Jọdan n'ọwuwa-anyanwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 19

Echiche Joshua 19:34 na onodu