Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Joshua 17:9 Bible Nso (IGBOB)

Ókè-ala ahu we rida rue miri-iyi Kena, n'akuku Ndida nke miri-iyi ahu: obodo ndia ka Efraim nwere n'etiti obodo Manase: ókè-ala Manase we di n'akuku Ugwu miri-iyi ahu, ọpupu-ya we di n'oké osimiri:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 17

Echiche Joshua 17:9 na onodu