Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Joshua 17:4 Bible Nso (IGBOB)

Ha we biarue nso n'iru Eleeza, bú onye-nchu-àjà, na n'iru Joshua nwa Nun, na n'iru ndi-isi, si, Jehova nyere Moses iwu inye ayi ihe-nketa n'etiti umu-nne-ayi: o we nye ha ihe-nketa n'etiti umu-nne nna-ha dika okwu-ọnu Jehova si di.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 17

Echiche Joshua 17:4 na onodu