Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Joshua 17:11 Bible Nso (IGBOB)

Manase nwekwara obodo n'Isaka na n'Asha, bú Bet-shean na umu-obodo-ya, na Ibleam na umu-obodo-ya, na ndi bi na Doa na umu-obodo-ya, na ndi bi na En-doa na umu-obodo-ya, na ndi bi na Teanak na umu-obodo-ya, na ndi bi na Megido na umu-obodo-ya, bú ebe di elu atọ ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 17

Echiche Joshua 17:11 na onodu