Ndia bu ndi Moses mere ka ha keta ihe n'ala ihe nādighi nke Moab, n'ofè Jọdan n'akuku Jeriko, n'akuku ọwuwa-anyanwu.