Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Joshua 11:8 Bible Nso (IGBOB)

Jehova we nye ha n'aka Israel, ha we tib͕ue ha, chu kwa ha rue Zaidon bara uba, ru kwa Misrefot-maim, ru kwa ndagwurugwu Mizpe n'akuku Ọwuwa-anyanwu; ha tib͕ue ha, rue mb͕e ọ dighi onye fọduru ha rapuru ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 11

Echiche Joshua 11:8 na onodu