Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Joshua 11:15 Bible Nso (IGBOB)

Dika Jehova nyere Moses, bú orù-Ya, iwu, otú a ka Moses nyere Joshua iwu: otú a ka Joshua me-kwa-ra; o wezugaghi okwu ọ bula n'ihe nile nke Jehova nyere Moses n'iwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 11

Echiche Joshua 11:15 na onodu