Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Joshua 10:6 Bible Nso (IGBOB)

Ndikom Gibeon we zigara Joshua ozi rue ọmuma-ulo-ikwū rue Gilgal, si, Arala ndi-orù-gi aka; rigokute ayi ngwa ngwa, zọputa ayi, ye-kwa-ra ayi aka: n'ihi na eze nile nke ndi-Amorait ndi bi n'ugwu achikọtawo onwe-ha imegide ayi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 10

Echiche Joshua 10:6 na onodu