Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Joshua 10:24 Bible Nso (IGBOB)

O rue, mb͕e ha mere ka eze ise ahu pukute Joshua, na Joshua kpọrọ ndikom nile nke Israel, si ndi-ọchi-agha nke ndikom agha ndi soro ya je, Bianu nso, zọkwasinu ukwu-unu n'olu eze ndia. Ha we bia nso, zọkwasi ukwu-ha n'olu-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 10

Echiche Joshua 10:24 na onodu