Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Joshua 10:13 Bible Nso (IGBOB)

Anyanwu we guzo du, ọnwa guzo-kwa-ra,Rue mb͕e mba ahu bọsiri ọ́bọ̀ n'aru ndi-iro-ha.Èdeghi nka n'akwukwọ Jasha? Anyanwu we guzo n'etiti elu-igwe, o meghi kwa ngwa ida ihe ra ka otù ubọchi zuru ezu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 10

Echiche Joshua 10:13 na onodu