Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Joshua 10:11 Bible Nso (IGBOB)

O rue, mb͕e ha si n'iru Israel b͕alaga, mb͕e ha nọ na nrida Bet-horon, na Jehova si n'elu-igwe tudakwasi ha nkume uku rue Azeka, ha we nwua: ndi nwuru na nkume ákú-miri-ígwé ahu kariri ndi umu Israel were mma-agha b͕ue.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 10

Echiche Joshua 10:11 na onodu