Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Joshua 1:8 Bible Nso (IGBOB)

Akwukwọ iwu a agaghi-apu n'ọnu-gi, kama i gātughari uche nime ya ehihie na abali, ka i we lezie anya ime dika ihe nile si di nke edeworo nime ya: n'ihi na mb͕e ahu i gēme ka ije-gi ga nke-ọma, mb͕e ahu i gēnwe kwa uche.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 1

Echiche Joshua 1:8 na onodu