Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Joshua 1:4 Bible Nso (IGBOB)

Site n'ọzara, na Lebanon nka, we rue osimiri uku ahu, bú osimiri Yufretis, ala nile nke ndi Het, we rue oké osimiri chere iru n'ọdida-anyanwu, ka ókè-ala unu gādi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 1

Echiche Joshua 1:4 na onodu