Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Joshua 1:14 Bible Nso (IGBOB)

Ndinyom-unu na umu-ntakiri-unu na anu-ulo-unu gānọdu n'ala ahu nke Moses nyere unu n'ofè Jọdan; ma unu onwe-unu gāgabiga n'iru umu-nne-unu, chiri ihe-ekike-agha, ndi-dike nile, bú dìnkpà, unu gēye-kwa-ra ha aka;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 1

Echiche Joshua 1:14 na onodu