Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jona 4:8 Bible Nso (IGBOB)

O rue, mb͕e anyanwu wara, na Chineke guputara otù ifufe Iru-anyanwu di ọku; anyanwu we tikwasi Jona n'isi, ike we gwusia ya, o we riọ Chineke ndu-ya ka ọ nwua, si, Ọ kam nma inwu ọnwu kari idi ndu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jona 4

Echiche Jona 4:8 na onodu