Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jona 4:6 Bible Nso (IGBOB)

Jehova, bú Chineke, we guputa otù ogili-ub͕a, me ka o tolite n'elu Jona, ka o we buru ǹdò n'elu isi-ya, inaputa ya n'ọnọdu ọjọ ya. Jona we ṅuria ọṅu nke-uku n'ihi ogili-ub͕a ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jona 4

Echiche Jona 4:6 na onodu