Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jona 3:7 Bible Nso (IGBOB)

O we tie nkpu, kwusa nime Nineve site n'iwu eze na ndi uku ya, si, Ka madu na anumanu, ma ìgwè ehi ma ìgwè ewu na aturu, ghara idetu ihe ọ bula n'ọnu: ka ha ghara izù onwe-ha, ghara kwa iṅu miri:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jona 3

Echiche Jona 3:7 na onodu