Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jona 1:14 Bible Nso (IGBOB)

Ha we kpọkue Jehova, si, Biko, Jehova, biko, ekwela ka ayi la n'iyì n'ihi ndu nwoke a, etiyekwasi-kwa-la n'isi ayi ọbara nēmeghi ihe ọjọ: n'ihi na Gi onwe-gi, bú Jehova, emewo dika o si tọ Gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jona 1

Echiche Jona 1:14 na onodu