Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Joel 3:17 Bible Nso (IGBOB)

Unu ewe mara na Mu onwem bu Jehova, bú Chineke-unu, Onye bi na Zaion, bú ugwu nsọm: Jerusalem ewe di nsọ, ndi ala ọzọ agaghi-agabiga kwa nime ya ọzọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joel 3

Echiche Joel 3:17 na onodu