Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Job 8:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Bildad, bú onye Shua, we za, si,

2. Rùe ole mb͕e ka i ganēkwu ihe ndia?Rù kwa ole mb͕e ka okwu nile nke ọnu-gi gābu ifufe di ike?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Job 8