Dika m'huworo anya, ndi nēgwu ajọ ihe dika ala-ubi,Ndi nāgha kwa nmeb͕u dika nkpuru-ọghigha, ha nēwe ya dika ihe-ubi.