Mb͕e Ya onwe-ya nēme ka anọ jū, ònye gāma kwa ikpe?Mb͕e O nēzobe iru-Ya, ònye gēkiri kwa Ya?Ma ọ bu n'ebe mba nọ, ma-ọbu n'ebe madu nọ, n'otù aka ahu: