Elaihu nwa Barakel, bú onye Buz, we za, si,Nwata ka m'bu n'ubọchi ndum, ma unu onwe-unu bu ndi kara nká;N'ihi ya ka m'rapuru, we tua egwu ikwuputara unu ihe m'mara.