Mb͕e okwum gwusiri, ha adighi-ekwu kwa okwu-ha nke ub͕ò abua;Okwum nābukwasi kwa ha dika miri-ozuzo.