Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Job 25:1-5 Bible Nso (IGBOB)

1. Bildad, bú onye Shua we za, si,

2. Ọchichi na oké egwu di n'aka-Ya;O nēme udo n'ebe-Ya nile di elu.

3. Usu-Ya, hà nwere ọnu-ọgugu?Ònye kwa ka ìhè-Ya nādighi-awakwasi?

4. Màdu gēsi kwa aṅa buru onye ezi omume n'iru Chineke?Ma-ọbu, ò gēsi aṅa di ọcha n'obi, bú onye nwayi muru?

5. Le, ọbuná ọnwa adighi-eti,Ọzọ, kpakpando adighi ọcha n'anya-Ya:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Job 25