Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Job 24:23-24 Bible Nso (IGBOB)

23. Chineke nēme ka ọ nọ na ntukwasi-obi, ọ nādabere kwa na ya;Ma anya-Ya dikwasi n'uzọ nile ha.

24. Ha di elu; na nwa mb͕e ha anọghi;Akwadawo kwa ha, chikọba ha dika madu nile,Ewe bipu ha dika ọnu-ọnu oko ọka.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Job 24