N'etiti mb͕idi-ha ka ha nāpi manu;Ebe-nzọcha-nkpuru-vine nile ha ka ha nāzọ ukwu, ma akpiri nākpọ ha nku.