Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jeremaia 8:16 Bible Nso (IGBOB)

Site na Dan ka anuru ima-imi nke inyinya-ya nile: site n'olu ọbube nile nke inyinya-ya nile di ike ala nka nile amawo jijiji; ha we bia richapu ala na ùjú-ya; obodo na ndi bi nime ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 8

Echiche Jeremaia 8:16 na onodu