Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jeremaia 49:36 Bible Nso (IGBOB)

M'gēme kwa ka ifufe anọ si na nsọtu anọ nke elu-igwe biakute Ilam, M'gēfesa kwa ha nye ifufe nile ndia; ọ gaghi-adi kwa mba ọ bula ebe ndi Ilam achugara achuga nāgaghi-abà.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 49

Echiche Jeremaia 49:36 na onodu