Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jeremaia 49:18 Bible Nso (IGBOB)

Dika nkwatu nke Sọdọm na Gọmọra na ab͕ata nile ha, (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta), ọ dighi onye ọ bula gēbi n'ebe ahu, nwa madu ọ bula agaghi-anọ kwa dika ọbìa nime ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 49

Echiche Jeremaia 49:18 na onodu