Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jeremaia 48:35 Bible Nso (IGBOB)

M'gēme kwa ka ọ kwusiri Moab, bú onye nēsure àjà-nsure-ọku n'ebe di elu, na onye nēsurere chi di iche ya ihe-nsure-ọku nesì ísì utọ; ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 48

Echiche Jeremaia 48:35 na onodu