Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jeremaia 48:17 Bible Nso (IGBOB)

Gosinu ya ebere unu nwere n'aru ya, unu ndi nile ndi nọ ya buruburu, na unu nile ndi mara aha-ya; sinu, Èsi aṅa b͕aji nkpa-n'aka di ike, bú ndele mara nma?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 48

Echiche Jeremaia 48:17 na onodu