Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jeremaia 48:15 Bible Nso (IGBOB)

Emebiwo Moab, obodo-ya nile akwugowo kwa n'anwuru-ọku umu-okorọbia-ya arọputara arọputa aridawo kwa n'ob͕ub͕u, ọ bu ihe si n'ọnu Eze ahu puta, Jehova nke usu nile nke ndi-agha bu aha-Ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 48

Echiche Jeremaia 48:15 na onodu