Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jeremaia 46:16 Bible Nso (IGBOB)

O mere ka ndi nāsu ngọngọ di ọtutu, e, otù onye dakwasiri ibe-ya: ha we si, Bilie, ka ayi laghachikuru ndi-ayi, laghachi kwa n'ala amuru ayi, pua n'iru mma-agha nēme ihe-ike.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 46

Echiche Jeremaia 46:16 na onodu